Onyeisiala Buhari agala London ọzọ

Onyeisiala Muhammadu Buhari na-aga ịhụ dọkịnta ya onye gwara ya bịa maka nleta na ọgwụgwọ ya.

O kwuru na dọkịnta ya gwara ya ka ọ bịaghachi nke onyeisiala kwere ya nkwa na ọ ga-abịa. Onyeisiala ga-alọta ụbọchị Satọde abalị iri na abụọ ọnwa a bụ Mee ...

Lee mas