Onyeisiala Buhari agala London ọzọ

Onyeisiala Muhammadu Buhari na-aga ịhụ dọkịnta ya onye gwara ya bịa maka nleta na ọgwụgwọ ya.

... ahụ ga-emezi ụbọchị Monde 14 na Tuzde 15 ọnwa a bụ Mee. Cheta na onyeisiala na-anata ọgwụgwọ na London mana ọ gwaghị Naịjirịa aha ihe na- arịa ya.

Lee mas